Gọvanọ Soludo enyela ndị ntorobịa puku ise nkwado na steeti Anambra.
Gọvanọ Soludo enyela ndị ntorobịa puku ise nkwado na steeti Anambra.
Naijiria Ekwughachila Njikere Ya Ịkwụsị Ụtaba N’ebe Ndị Ntorobịa Nọ
Mịnịsta na-ahụ maka ndị ntorobịa na mmepe nke Naijiria, Jamila Ibrahim ekwupụtala mkpebi mba ahụ iji gbochie ịta…
Ewepụtala otu ijeri dolla iji gaa n’ihu maka nhazi ọrụ ugbo pụrụ iche na steeti…
Ewepụtala $1 ijeri iji gaa n'ihu maka nhazi ọrụ ugbo pụrụ iche na steeti iri abụọ na anọ nke Nigeria.
Ndị na-achụ ego na-akwado Ijikọ teknụzụ dijitalụ maka imepụta ọrụ, uto akụ na ụba yana…
Ndị na-achụ ego na-akwado Ijikọ teknụzụ dijitalụ maka imepụta ọrụ, uto akụ na ụba yana nkwado.
Ọgbakọ ụmụnwanyi na-emepe na Addis Ababa Ethiopia.
Ọgbakọ ụmụnwanyi nke ndi welitere isi emeghewo na Addis Ababa Ethiopia na oku nke mba Africa iji kwalite ka ha…
Osimhen na-aga n’ihu na mgbake na Naijiria.
Onye ọtuegwuregwu bọọlụ Napoli Victor Osimhen nọ na Naijiria na-aga n'ihu na mgbake ya na mmerụ ahụ ọ nwetara n'oge…
Ndị ọkachamara na-arụkọ ọrụ ọnụ kwuru ka akwụsị ịṅu ogwu etu ekwesighi ekwesi na…
Onye isi oche nke National Drug Law Enforcement Agency (NDLEA), General Buba Marwa RTD, bụ onye mere nkwupụta a na…
ASA 2023: Sterling Bank enyefere N1bn nye ndị na-emepụta nri>oru ugbo.
Sterling Bank na-ekwu na ọ na-enye ndị ọrụ ugbo na-emepụta ihe otu ijeri naira na nnọkọ Agric Summit Africa, ASA,…