A ga-eguzobe mahadum iri na abụọ n’ofe Naịjirịa.
Federal Executive Council akwadola ka e guzobe mahadum iri na abụọ n'ofe Naịjirịa.
Mịnịsta na-ahụ maka mgbasa!-->!-->!-->…
Ngalaba ụgbọ elu na-enweta ijeri naira 5.6 maka mmezi.
Ụlọ ọrụ Federal Executive Council akwadola ijeri naira 5.6 maka mmezi nke ụlọ ọhụrụ ụlọ ọrụ mba ụwa dị na Abuja na!-->…
Ụlọikpe nyere iwu ka gọọmentị Naijiria debe 35% nke ụlọ ọrụ ọha maka ụmụ nwanyị.
Ụlọ ikpe dị elu nke Federal dị n'Abuja, na Wednesde, Eprel 6, 2022 nyere gọọmentị Naijiria iwu ka ha manye iwu!-->!-->!-->…
Sudan adila njikere ime ngaghari iwe n’abali isii nke Apri
Ndi Sudan nke chọrọ ọchichi onyekwucheya adila njikere ime ngaghari iwe n’abali isii nke ọnwa Epril nke ugboro atọ!-->…
Onuachu nele anya goolu nke iri abụọ
Onuachu nyere goolu atọ na otu asọmpi egwu bọọlu ha ji merie,iji mere onwe ya aha.
Ndi Smurfs, dika esi akpọ!-->!-->!-->…
Onye ndu ndi omiwu enwela nzụkọ yana ndi isi nchekwa
Onye ndu ụlọ nnọchiteanya enwela nzụkọ ya na ndi isi ọrụ nchekwa maka ọnọdụ enweghi ezi nchekwa n’ala anyi.
!-->!-->!-->…
Gọvanọ Soludo sị na atụmatụ onye apụla ezi abịala na njedebe 
Na abali anọ nke ọnwa Epril ka aka n’achi steeti Anambra bụ ọkanmụta Chukwuma Soludo siri na atụmatụ ‘Sit at!-->…
COVID-19: FDA nyere ikike nkwado nke abụọ maka ndị otu adịghị ike.
Nlekọta nri na ọgwụ ọjọọ nke United States (FDA) na Tuesday, nyere ikike inye ọgwụ nkwado nke abụọ nke!-->…
Ụlọikpe Etiopia ga-ahapụ onye nta akụkọ na mgbapụta.
Ụlọ ikpe Etiopia enyela iwu ka ahapụ onye nta akụkọ Etiopia Amir Aman Kiyaro na mgbapụta ka ọ tụrụ mkpọrọ ọnwa!-->!-->!-->…