Osinbajo akatọọ ogbugbu egburu nwaanyị dị ime na steeti Anambra.
Osote onye isi ala Naijiria, Ọkammụta Yemi Osinbajo akatọọla ogbugbu e gburu otu nwanyị dị ime, Oriakụ Harira!-->!-->!-->…
Ihe mere Sinatọ Abaribe na Sinatọ Ekweremadu ji sina ha agaghi esi azọ ọkwa Gọvanọ…
Pati People Democratic Party (PDP) ga-eme ntuliaka ime ụlọ ịhọpụta ndị ga-eji ọkọlọtọ ha azọ ọkwa Gọvanọ na steetị!-->…
Prezidenti Buhari anabatala Prime Minista mba Ethiopia
Onyeisiala Naijiria bụ,Muhammadu Buahri anabatala Prime Minista mba Ethiopia bụ, Abiy Ahmed dika ọwuchiri ala!-->…
Peter Obi ahapụla PDP, kwusikwa iso zọọ ọkwa onyeisiala
Otu onye so azọ ọkwa onyeisiala n’otu People’s Democratic Party PDP ma jiburu ọkwa dika gọvanọ nke steeti Anambra!-->…
Ortom, Suswam enwetala ikikere Senatorial Ticket nke PDP
Aka n’achi Steeti Benue bụ,Samuel Ortom na onye chiburu Steeti Benue bụ, Gabriel Suswam enwetala nmeri n’ntuliaka!-->…
Gọmenti Enugwu na Ebonyi akatọọla ogbugbu egburu mmadụ iri n’Anambra state ụbọchị…
Ogbugbu egburu otu nwaanyi na ụmụ ya anọ n'Ajali dị n'okpuru ọchịchị Orumba bụ nke na-agba nnukwu anya mmiri!-->…
Ụlọ ọrụ EFCC chọrọ inwuchi Sinetọ Okorocha
Aka chiburu Steeti Imo bụ Rochas Okorocha etiela mkpu na ndị ụlọọrụ na-ebu agha megide mpụ bụ Economic and!-->…
Prezidenti Buhari akpọlitela Gọvanọ Sule dika onye otu presidential council n’akụlụba…
Onyeisiala Naijiria bu,Muhammadu Buhari akpolitela Gocvano nke Steeti Nasarawa, Abdullahi Sule,dika!-->…
NSCDC nke Kaduna enwetala onyeisi ọhụrụ
Ụlọ ọrụ Nigeria Security and Civil Defence Corps,Kaduna State Command anabatala onye Commandant ohuru bu, Idris!-->…
Prezidenti Buhari jere Kano,ikasi ọdachi meturu obi
Onyeisila Naijiria bụ,Mohammadu Buhari akasiela ezin’ụlọ mmadu itolu bụ ndi nwụrụ mgbe igwe gas cylinder gbawara!-->…