A malitela ngụkọ vootu na ntuliaka imeụlọ APC
A na-agụ vootu mmadụ 2000 dịka anya ọha na-ele ntuliaka APC bụ pati nọ n’ọchịchị Naịjrịa kemgbe 2015.
A!-->!-->!-->…
Etu ndị ‘delegate’ si tụọ vootu gụnyere:
Ka ọ dị ugbua, e burula akpati e ji tụọ vootu gawa ebe a ga-anọ gụkọọ vootu.
Mmadụ iri asato na otu si Imo!-->!-->!-->…
Amalitela igu votu n’ntuliaka imeụlọ ndi APC n’eme
Amalitela igu ka okwe si gba n’ntuliaka imeụlọ nke otu All Progressives Congress, APC maka onye ga eji ọkọlọtọ!-->…
2023 Election: SDP ga-eme ntuliaka imeulo nke ha
Ihe nile adila etu okwesiri ka ndi out pati Social Democratic Party SDP mee National Convention na ntuliaka!-->…
Ka osi aga bụ ọgbakọ ntuliaka imeụlọ otu APC…
Ọgbakọ ntuliaka imeụlọ nke ọkwa onyeisiala ndi otu ndọrọndọrọ APC kana aga n’iru ka ọdi ugbua,ndi nnọchite anya si!-->…
Etu ntuliaka ịhọpụta onye ga-efe ọkọlọtọ APC n’ọkwa Onyeisiala si aga
Taa ka a ga-ama dike ga-efe ọkọlọtọ pati All Progressive Congress (APC) iji zọọ ọkwa Onyeisiala Naịjirịa n'afọ!-->…
Ndi agha ala anyi eturula-ugo ọzọ n’ebe ndi omekome nọọ
Ndi agha 29 Brigade nọrọ ụbọchi Mọnde,abali isii nke ọnwa Juun afọ 2022 gbuo ọtụtụ ndi otu ọjọọ BHT/ISWAP bụ ndi!-->…
Ntuliakan imeulo otu APC: Ndi Delegates kana akwu n’ahiri maka accreditation
Ndi nnọchite anya (delegates) bụ ndi ga atu votu n’ntuliaka All Progressives Congress, APCkana akwụ n’ahiri iji!-->…
Ọkanmụta Osinbajo jere ebe ọdachia mere n’Ondo ma kasie ha obi
Osote onyeisiala Naijiria bu, Okanmuta. Yemi Osinbajo ejeruola owo dina Steeti Ondo,mpaghara South-West nke!-->…
Onyeisiala Naijiria eruola uju maka ọdachi mere n’Steeti Ondo
Prezidenti Muhammadu Buhari akatọọla ogbugbu egburu ndi jere ụ ka na St Francis Catholic Church dina Owa-luwa!-->…