Minista agụm akwụkwọ enwela nzukọ ya ndi ukuzi mahadum
Onye Minista n’ahu maka agụm akwụkwọ bụ, Adamu Adamu enwela nzukọ yana ndi ndu otu Academic Staff Union of…
Onyeisiala Naijiria ekelela Babangida dika ọgbara afọ iri asatọ na otu
Onyeisiala Naijiria bụ,Muhammadu Buhari ezigala ozi ekele nye onye chiburu ala Naijiria n’oge ndi agha bụ, Ibrahim…
Naijiria etoola onyeisiala mba Kenya ọhụrụ, Ruto
Onyeisiala Naijiria bu, Muhammadu Buhari etoola onyeisiala mba Kenya, William Ruto,dika onwetara nmeri na ntuliaka…
Lee ụfọdụ aha ndị Igbo na-aza oge gboo
Okoroafọ, Okereke, Okoronkwọ na Okoorie bụ aha ụmụ nwoke
Akuagwu - Akụ na anaghị agwụ agwụ
Ahamefule - Nke a…
Ụzọ anọ mwakpo ndị uweojii n’Ọwụwa Anyanwụ si emetụta ndi mmadu
Mwakpo ụlọọrụ ndị uweojii, ndị uweojii nakwa ndị ọrụ nchekwa ndị ọzọ abụghịzị akụkọ ọhụrụ n’Ọwụwa Anyanwụ Naịjirịa…
Lee ndị na-azọ ndọrọndọrọ ọchịchị n’otu pati dị ịche ịche na mpaghara Ọwụwa…
Ọtụtụ pati steeti ahọpụtala ndị ga-azọrọ ha ọkwa gọvanọ na osote ya na ntuliaka 2023 dịka ha merela ntuliaka imeụlọ…
Ihe Gọvanọ Uzodimma sị bụ ọrụ ndị Ebubeagu n’Steeti Imo
Gọvanọ Imo Steetị bụ Hope Uzodimma ekwuola ụfọdụ ọrụ ndị otu nchekwa Ebubeagu nke steetị ya na-arụ.
O kwuru nke…
Ihe ndị ị kwesiri ịma maka Odili
Peter Odili,bu onye chiburu Steeti Rivas
E wezụga ihe gbasara ndọrondọrọ ọchịchị, ihe ọzọ aha Odili ji ada ụda…
Gịnị dị n’ime akwụkwọ Salman Rushdie dere na-ese okwu?
Salman Rushdie, onye dere akwụkwọ ‘Satanic Verses’ nke nọbụ n’ọnọdụ ọ-dị-ndụ-ọnwụ-ka-mma ekwuwela okwu, ebe dịka…