Ndị omekome awakpuru ndị ụka Anglịkan na Nnewi?
Anglịkan Dayọsis nke Nnewi, Anambra steeti ekwuola na ọ bụghị eziokwu na ndị ojiegbe amaghị ndị ha bụ tọrọla ụfọdụ…
Ọkanmụta Osinbajo kpọrọ oku nkwado zuru oke maka Tinubu
Onye osote onye isi ala Naijiria bụ Yemi Osinbajo akpọkuola ndị ọrụ niile nke ụlọ ọrụ ya n'okpuru All Progressive…
Ihe karịrị ndị egwuregwu 250 rụrụ na Felabration 2022 – Ndị nhazi
Ndị na-ahazi Felabration 2022 ekwupụtala na ihe karịrị puku mmadụ 250 na-eme ihe nkiri rụrụ na egwu egwu ahụ.…
Gọọmenti Naijiria na-akwali megide iji ọgwụ mgbochi nje eme ihe n’ụzọ na-ezighị…
Gọọmenti etiti ebidola mgbasa ozi n'ichepụta ihe egwu dị n'iji ọgwụ mgbochi Antimicrobial Resistance (AMR) na ọgwụ…
Global Bio Summit: President Buhari rutere Seoul
Onye isi ala Muhammadu Buhari abatala Seoul,nke mba South Korea maka mbipụta izizi nke World Bio Summit, 2022.…
Onye isi ala Buhari kelere onye ndu China Jinping
Onyeisiala Muhammadu Buhari kelere onye isi ala China Xi Jinping na ntuliaka mere eme nke ugboro atọ dịka onye isi…
Etu Chibuike Napoleon siri malite ọrụ idugharị ndị ọbịa n’ogige ụmụanụmanụ
Otu nwata nwere mmasị n'ụmụanụmanụ a kpọrọ Chibuike Napoleon akọwaala etu o si malite ịrụ ọrụ dịka onye na-edugharị…
Ọzọ, NNL yigharịrị asọmpi Super anọ maka ide mmiri
E yigharịrị asọmpi egwuregwu Super 4 nke Nigeria National League ruo ọnwa Nọvemba n'ihi ide mmiri dakwasịrị akụkụ…
Ndị ọka ikpe Niger steeti chụrụ ọkaikpe, mmadụ iri abụọ na asaa ndị ọzọ
Ụlọ ọrụ na-ahụ maka ikpe na-Steeti Niger (NSJC), mpaghara North Central nke Naijiria, achụpụla onye ọka ikpe Sharia…