2023: Gọvanọ Akwa Ibom akpọọla oku votu maka ezi ndị ndu
Gọvanọ nke steeti Akwa Ibom, Obong Udom Emmanuel agwala ndị ntuli aka ka ha họpụta ezigbo ndị ndu na 2023 nwere…
AfDB, JICA nyere $244m maka mmepụta nri n’ala Naijiria
Onye isi oche AfDB, Dr Akinwunmi Adesina, ekwupụtala na enyela $244 nde maka mmepụta nri mberede na Nigeria site…
Gọọmenti Naijiria ahọpụtala Hassan Musa onye enyemaka pụrụiche nye onyeisiala
Gọọmenti etiti akwadola nhọpụta Injinia Hassan Musa ka ọ bụrụ onye enyemaka pụrụiche nye onyeisiala Muhammadu…
Ụlọikpe kagburu ntuliaka imeụlọ ndi APC niile na Rivers steeti
Ụlọikpe ukwu nke Goomenti etiti nọ ọdụ na Port Harcourt, Rivers State, n'ụbọchị Tuzdee kagburu ntuliaka imeụlọ…
Ndị uweojii na steeti Niger na-emegharị atụmatụ iji belata mpụ
Ndị uwe ojii nọ na steeti Niger, North Central Nigeria agbaala ume ka ọ dị mkpa ịhazigharị atụmatụ maka ibelata oke…
2023: INEC kwupụtara ụbọchị a ga-eme ntuliaka gọvanọ Bayelsa, Imo na Kogi
Nhoputa ndi ochichi nke Imo, Bayelsa na Kogi steeti ga-eme na Nọvemba 11, 2023, dika Independent National Electoral…
Otu ndị dọkịta na-akpọ maka nkwado ndị idei mmiri metụtara
Otu ndị na-ahụ maka ahụike na Naịjirịa bụ NMA, akpọkuola ndị Naịjirịa nwere ezi obi ka ha nwee ọmịiko n'ahụ ndị…
Gọọmenti na-ekwe ndị Naijiria nkwa ezi nchekwa zuru oke
Gọọmenti Naijiria ọzọ, enyela mmesi obi ike na ndị agha nchekwa obodo na-eme ihe niile enwere ike iji chekwaa ma…
Ihe mere anyị ji kpebie ibepụ aka nwata ọnwa abụọ nna ya kụrụ ihe – Ndị Dọkịnta
Ndị dọkịnta n'ụlọọgwụ FMC dị n'Owere akọwaala ihe ha ji kpebie ibepụ aka nwatakịrị dị ọnwa abụo, dịka akụkọ kwuru…
Etu m si zute di m bụ Gọvanọ Akeredolu – Betty Anyanwu
Nwunye Gọvanọ Rotimi Akeredolu nke Ondo steeti bu Betty Anyanwu Akeredolu etiwaala akioyibo nsugbe banyere njem ya…