Afịrịka Sam Nujoma nke mba Namibia anwụọla CHIDI IGWE Feb 9, 2025 0 Onyeisiala nke mbụ na mba Namibia bụ Sam Nujoma anwụọla. Sam Nuhoma nwụrụ mgbe ọ dị afọ iri itoolu na ise. Sam…
Mba ụwa A hụla ụgbọelu Alaska ahụ na-efu efu na ozu mmadụ atọ – Ndị nchekwa US Coast Guard CHIDI IGWE Feb 9, 2025 0 Ndị nchekwa US Coast Guard ekwuola na ha ahụla ebe obere ụgbọelu Alaska ahụ na-efu efu kpọkara ya na ozu mmadụ atọ…
Akụkọ na ewuewu Nwunye onyeisiala enyela ndị Dikko otu narị nde naira maka odachi dakwasiri ha CHIDI IGWE Feb 5, 2025 0 Nwunye onye isi ala Naijiria, Oluremi Tinubu enyela onyinye ego ruru otu nde naira iji nyere ndị ihe mgbawa ụgbọ…
Mba ụwa Trump chọrọ ka Amerịka were ọnọdụ na Gaza ma nye ndị Palestine ebe ọzọ CHIDI IGWE Feb 5, 2025 0 Onyeisiala mba Amerịka bụ Donald Trump emeela ihe tụrụ ndị Palestine n’anya site n’atụmatụ banyere ọdịnihu obodo…
Afịrịka A malitela ịnwale ọgwụ mgbochi Ebola na Uganda CHIDI IGWE Feb 5, 2025 0 Mba Yuganda amalitela ịnwale ọgwụ mgbochi maka nje ụdịrị ọrịa Ebola si mba Sụdan. Ọnọdụ a na-abịa dịka ọrịa…
Akụkọ na ewuewu Gọọmentị Naịjirịa ekwela nkwa akụ na ụba ka mma n’afo 2025 CHIDI IGWE Feb 5, 2025 0 Gọọmenti Naijiria ekwela ụmụ amaala obi ike maka ọnọdụ akụ na ụba ka mma na 2025, na-ekwusi ike na nkwado ndị…
Akụkọ na ewuewu Ụlọ ndị omebe iwu asọpụrụla Oriakụ Adewunmi Onanuga lara muo CHIDI IGWE Feb 5, 2025 0 Ụlọ ndị omebe iwu asọpụrụla otu onye n'ime ha bụ Oriakụ Adewunmi Oriyomi Onanuga, onye nwụrụ n’abali iri na ise nke…
Afịrịka Ndị agha nnupụisi ekwuputala na ha ga-akwụsị ịkwa mgbọ na DR Kongo CHIDI IGWE Feb 5, 2025 0 Otu jikọtara ndịagha nnupụisi n’ọwụwa anyanwụ mba DR Kongo a kpọrọ Congo River Alliance ekwuputala nkwụsị ịkwa mgbọ…
Akụkọ na ewuewu Ndị uweojii anapụtala mmadụ atọ a tọọrọ n’Steeti Edo CHIDI IGWE Feb 5, 2025 0 Ndị uweojii Edo steeti azọpụtala mmadụ atọ a tọọrọ na steeti ahụ ma nweta akụrụngwa agha dị iche iche. Ozi si…
Akụkọ na ewuewu A họpụtala Sịnetọ Orji Uzor Kalu dịka onyeisioche kọmitii ụlọomeiwe sịneti na-ahụ maka… CHIDI IGWE Feb 5, 2025 0 Ụlọomeiwu Sịneti Naịjirịa ekwuputala Sịnetọ Orji Uzor Kalu na-anọchiteanya Abịa Nọt dịka onyeisioche kọmịtii…