Egwuriegwu Lee nwamadi tughariri Kọran n’asụsụ Igbo CHIDI IGWE Jul 27, 2022 0 Murtala Mohammed Chukwuemeka Amaeze bụ onye Orlu n'Steeti Imo mana ọ bụ onye okpukperechi Alakụba, ma bụrụkwa onye…
Akụkọ na ewuewu Gbajabiamila etoola nwafọ nwetara olaedo CHIDI IGWE Jul 27, 2022 0 Ọnụ n’ekwuru ụlọ nzụkọ omiwu bọ, Femi Gbajabiamila etoola Tobi Amusan maka imeputa ala Naijiria ihu,dika nwanyi…
Akụkọ na ewuewu NLC emeela ngagharịiwe ịkwado abụbụ ọrụ ndị ASUU CHIDI IGWE Jul 26, 2022 0 Otu jikoro ndị ọrụ oyibo niile na Naịjirịa bu Nigeria Labour Congress, NLC, emeela ngagharịiwe ha kwere na nkwa iji…
Akụkọ na ewuewu Prezidenti Buhari akpọlitela Ila dika onye enymaka na okwu ụlọ omiwu CHIDI IGWE Jul 25, 2022 0 Onyeisiala Naijiria bụ,Muhammadu Buhari akpolitela Nasiru Ila dika onye enyemaka pụrụ iche nye onyeisiala n’okwu…
Ahụike Ahụike: VP Osinbajo ekwuputala obi ụtọ ya nye ndi Naijiria CHIDI IGWE Jul 25, 2022 0 Osote onyeisiala Naijiria bụ, Ọkanmụta Yemi Osinbajo ekwuputala obi ụtọ ya nye ndi ala anyi dika ọgbakechara na…
Afịrịka Ọrịa Covid-19 nwereike ịselite isi ọzọ – NCDC CHIDI IGWE Jul 25, 2022 0 Ngalaba na-aluso ọrịa ọgụ na Naijirịa bụ NCDC ekwuola na Naijirịa nwereike ịbanye agba nke ise mfesa ọrịa covid-19…
Akụkọ na ewuewu European Union na-achọ ibido ịzụta gasị n’aka Naijirịa. CHIDI IGWE Jul 25, 2022 0 Nke a bụ atụmatụ ha chọrọ iji chekwa onwe ha dịka ha na-atụanya na mba Rọshịa nwereike ịkwụsị iresị ha gasị. Ọ bụ…
Akụkọ na ewuewu Pope Francis atụọla ụkwụ na mba Canada n’ihe ọ kpọrọ “njem ịrọ… CHIDI IGWE Jul 24, 2022 0 Nke a na-abịa dịka nnyocha gosiri na ndị ụkọchukwu nakwa ndị nkuzi ụka Katọlik mere ọtụtụ mpụ na mba ahụ megide…
Akụkọ na ewuewu Prezidenti Buhari etoola onyeisioche APC na mmemme ncheta ọmụmụ ya CHIDI IGWE Jul 24, 2022 0 Onyeisiakla bụ Muhammadu Buhari esorola onyeisioche otu ndọrọndọrọ All Progressives Congress (APC) bụ, Abdullahi…
Akụkọ na ewuewu Ụlọikpe ukwu ekwuola ka akpụga Ahmed Idris ụlọ mkpọrọ Kuje CHIDI IGWE Jul 23, 2022 0 Ụlọikpe kachasị n’Abuja enyela iwu ka ejichie onye bụbu ọgụego ukwu Naịjirịa bụ Ahmed Idris nakwa mmadụ atọ ọzọ…