Isiokwu APC chọrọ mkpọsa dabere n’okwu – Onye isi achumnta votu CHIDI IGWE Nov 7, 2022 0 Onye na-ekwuchitere otu ndọrọndọrọ ọchịchị All Progressives Congress (APC) bụ Maazị Femi Fani-Kayode na-ekwu na…
Akụkọ na ewuewu UNICEF toro gọọmentị Adamawa steeti maka ibinye aka n’iwu nchekwa ụmụaka CHIDI IGWE Nov 7, 2022 0 Ụlọ ọrụ mpaghara Naijiria nke United Nations Children Fund (UNICEF) etoola Gọvanọ Adamawa Steeti, Ahmadu Fintiri…
Agụmụakwụkwọ Etu ụmụakwụkwọ abụọ’Michael Okpara University of Agriculture’ si si… CHIDI IGWE Nov 7, 2022 0 Ndị uweojii Abịa steeti ekwuola na ha na ọnwụ ụmụakwụkwọ mahadum 'Michael Okpara University of Agriculture' (MOUAU)…
Afịrịka COP27: UN adọọla aka na ntị maka ajọ mgbanwe eligwe dịka ọgbakọ ha na-amalita… CHIDI IGWE Nov 6, 2022 0 Odeakwụkwọ ugwu nke ọgbakọ United Nations adọọla aka na ntị maka ajọ mgbanwe eligwe chere ụwa n'ihu ugbua nke ọ sị…
Afịrịka Mmadụ iri na itolu anwụọla ka ụgbọelu dara n’ike na Tanzania CHIDI IGWE Nov 6, 2022 0 Ụgbọelu mba Tanzania bu ndị njem adaala n'ike danye na mmiri Lake Victoria, dị n'obodo Bukoba, gbuo opekata mpe…
Akụkọ na ewuewu Mịnịsta egwuregwu kelere Flamingos maka ituru-ugo CHIDI IGWE Nov 1, 2022 0 Mịnịsta na-ahụ maka egwuregwu, Sunday Dare kelere ma ndị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị Naijiria U17, Flamingos na…
Akụkọ na ewuewu Gọọmenti Naijiria na-achọ ọrụ nde iri abụọ na otu na ngalaba njem CHIDI IGWE Nov 1, 2022 0 Mịnịsta na-ahụ maka njem na-ahụ maka njem, Muazu Sambo ekwughachila atụmatụ gọọmentị Naịjirịa iwepụta nde mmadụ iri…
Akụkọ na ewuewu Ụlọ ọrụ mgbochi ọgwụ ike ejidela onye isi obodo, ndị ọzọ maka ọgwụ opioid CHIDI IGWE Nov 1, 2022 0 Ụlọ ọrụ na-ahụ maka mgbochi ọgwụ ọjọọ na Naịjirịa bụ National Drugs Laws Enforcement Agency (NDLEA), anwụchiela…
Akụkọ na ewuewu Kọmiti nchekwa FCT amachila ndị nche obodo iji ngwa agha CHIDI IGWE Nov 1, 2022 0 Ụlọ ọrụ Federal Capital Territory (FCT), Kọmitii Nchebe ewebatala ụkpụrụ omume na-egbochi ndị otu Vigilante na-arụ…
Akụkọ na ewuewu Ụlọ ọrụ Injinia arụchala odo mmiri Lekki CHIDI IGWE Nov 1, 2022 0 Arụchala ọrụ Lekki Deep Seaport $1.5billion ma nyefee ya n'aka ndị nkwalite, Tolarams Group nke China Harbor…