Take a fresh look at your lifestyle.

‘Gọvanọ steeti Legọs na-eto OluremiTinubu .

Timothy Choji, Temitope Mustapha Abuja dere ya na bekee.

0 168

Gọvanọ steeti Legọs na-eto .Oluremi Tinubu’ .

Gọvanọ steeti  Lagos , Babajide Sanwo-Olu etoola , Oluremi Tinubu nwunye onyeisi ala maka inye ụmụ nwanyị na ndị ọzọ na-adịghị ike enyemaka.

Ihe enyemaka nke a gụnyere mmemme  igu akwukwo n’efu, ọzụzụ ụmụ nwanyị na ICT nkwalite oru ugbo na mmepe.

Gọvanọ na-ekwu na ndị a ga-emeju ebumnuche nke Onye isi ala Bola Tinubu’s Renewed Hope Agenda.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *