Take a fresh look at your lifestyle.

India ewepụtala ụbọchị  iji mee nchọpụta gbasara anyanwụ.

Christopher Ojilere dere ya na bekee.

0 409

India ewepụtala ụbọchị  iji mee nchọpụta gbasara anyanwụ.

A ga-ewepụta ụlọ nyocha mbụ dabere na mbara igwe nke India iji mee nchọpụta gbasara  anyanwụ na Septemba 2, . Ụlọ ọrụ na-ahụ maka mbara igwe nke mba ahụ kwuru.

Nkwuputa a, na ntinye na ikpo okwu izi ozi X, nke a na-akpọbu Twitter, na-abịa ụbọchị ole na ole ka India ghọrọ obodo mbụ rutere ụgbọ elu ha maka ime nke a

Aditya-L1, nyocha nke mbara igwe nke mbụ nke India, chọrọ ịmụ ifufe anyanwụ, nke nwere ike ịkpata ọgba aghara n’ụwa ma bụrụ nke a na-ahụkarị dị ka “auroras”.

Ụlọ ọrụ ahụ kwuru na a ga-esi na ọdụ ụgbọ elu mba dị na Sriharikota malite ọrụ a.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *