Take a fresh look at your lifestyle.

Ndị Mịnịsta Naịjiria wepụtara atụmatụ ha.

Timothy Choji, Abuja dere ya na bekee.

0 210

Ndị Mịnịsta Naịjiria wepụtara atụmatụ ha.

Mịnịsta na-ahụ maka ụlọ ọrụ na azụmaahịa na ntinye ego nke Naijiria, Dr Doris Anite na-ekwu na ndị minista ọhụrụ nke Onye isi ala Bola Tinubu họpụtara bụ ndị ọkachamara na ngalaba ha dị iche iche, ndị dị njikere ịrụ ọrụ maka ọdịmma obodo.

Dr Anite kwuru nke a n’ajụjụ ọnụ ya na ndị nta akụkọ na “ State House”, nkeji ole na ole ka a ṅụchara iyi.

Onye ozi ahụ kwuru; “Ọ dị njikere imeghari ọrụ nke Ministri yana tinye Nigeria na map azụmahịa zuru ụwa ọnụ.”

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *