Take a fresh look at your lifestyle.

Ndị uweojii Enugu anwụchiela otu onye a na-enyo maka ọnwụ onye nnọchiteanya Eha-Alumona

0 209

Ndị uweojii Enugu akọwaala na ha amalitela nnyocha n’okwu mgbagbu otu nwaamadị aha ya bụ Nelson Sylvester Nnacheta (Ofunwa) bụ onye nnọchiteanya mpaghara Eha-Alumona nke okpuruọchịchị Nsukka.

Akụkọ na-ekwu na a gbagburu nwaamadị a n’obodo Umualoji nke mpaghara ahụ n’abalị Sọnde, ụbọchị iri na asaa nke ọnwa Eprel.

Ozi si n’aka ọnụ na-ekwuru ndị uweojii steeti abụ Daniel Ndukwe gbara ama na ha anwụchiela otu nwoke a na-enyo na aka ya dị n’ọnwụ nwaamadị a.

Ozi dị uweojii kwuru na ha na-ama ima imi n’ala ugbua inyochapụta ihe niile so ọnwụ ya nakwa ịnwụchi ndị e chee mere ya bụ ihe.

Ndị ma ya na-ezipụta ozi arịrị na soshal midia dịka a na-agbara ya ezi ama.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *