Take a fresh look at your lifestyle.

GļNļ BỤ OMENALA?

CHIGO DERE YA.

0 433

GļNļ BỤ OMENALA?

Ọgbalu (1981)kwuru na omenala bụ ihe anyi na-eme,otu anyi si adi ndu,ihe anyi na-eri na ihe anyi na-etinye n’ahụ.Na nchļkota niile,o kwuru na omenala bụ njirimara ndi.

N’eziokwu omenala bụ ejirimara ndi, nke sitere n’aka nna nna were fere n’aka ụmụ ụmụ ma dirikwa n’aga.Nke a pụtara na omenala di ọkpụtọrọkpụ.

Agbụrụ ọ bụla nwere omenala nke ha.Ọ bụkwa ya na-achi ha.

Imaatu  eji ihe ndi a mara ndi IGBO:Ichi ọzọ,ọmụgwọ,iba abamaba dika otu ọgbọ,ihu nwata eze,ibiugwu,irumgbede,akwamozu,ịtu nzu na ịgọ ọji d.g.z

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *