Take a fresh look at your lifestyle.

Ụlọ ikpe ajula na agaghi ana Abba Kyari mkpanaka

0 407

Ụlọ ikpe  Federal High Court dina Abuja isi ala Naijiria ajuula na agaghi ana onye jibu okwa dika deputy commissiona nakwa onyeisi Intelligence Response Team (IRT) bu,Abba Kyari, nakwa ndi otu ya mkpanaka.

 Ulo oru National Drug Law Enforcement Agency (NDLEA),nọrọ n’abali asaa nke ọnwa March kpụpu Mazi Kyari, Sunday Ubua, onye assistant commissiona ndi ndi uwe ojii, Bawa James, onye assistant superintendent ndi uwe ojii, inspector Simon Agirgba na Inspector John Nuhu,nakwa mmadu abụọ ọzọ ụlọ ikpe.

Ana ekpe ya ikpe ogwu ike ndi 21.35kg cocaine malite n’abali iri itolu na abali iri abuo na ise nke onwa January afo 2022,bu nke megidere iwu section 11(c) of the NDLEA Act. 

Okikpe Emeka Nwite dika ona eleba anya n’okwu a,enwetala otutu ihe akaebe mere na agaghi ana ha mkpanaka.

 Onye ikiwu, Joseph Sunday,bu onye yoro ka ana ha mkpanaka n’ubochi iri na ano nke onwa March

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *