“Steeti Anambra dekọbara ọrịa ahụ ọkụ Lassa iri na ise a na-enyo enyo.
MERCY CHUKWUDIEBEREDERE YA NA BEKEE.
“Steeti Anambra dekọbara ọrịa ahụ ọkụ Lassa iri na ise a na-enyo enyo.
Gọọmenti Anambra steeti akwadola mmadụ iri na ise a na-enyo enyo na ha bu ọrịa ahu ọkụ Lassa na out onye nke nwụrụ ọnwụ na Tọzdee n’Awka, isi obodo steeti ahụ.
“N’Anambra, anyị edeela mmadụ iri na ise a na-enyo enyo na ha bụ ọrịa ọkụ Lassa na otu ọnwụ kemgbe afọ ahụ,” Kọmishọna na-ahụ maka ahụike, Dr. Afam Obidike kwuputara.
Otu n’ ahụ maka ihe mberede.
Obidike kwuru na ndị otu na-ahụ maka ihe mberede steeti ahụ na-azaghachi na ụzọ ịkwụsị maka ndị a na-enyo enyo buu ya ma tinyekwa usoro nleba anya dị mkpa iji belata mgbasawanye ọrịa ahụ.
O kwuru na “gọọmentị ewepụtala ndị otu na-achọ kọntaktị iji nyochaa ndị achọpụtara.”
ỤZỌ E KWURU IJI GBOCHIE ỌRļA AHỤ.
Ọ sịrị; “Kpachie oghere niile dị n’ụlọ gị ka oke ghara ịbanye. Kpuchie ihe mkpofu gị ma kpofuo ihe mkpofu nke ọma.
“Mụọ ịdị ọcha nkeonwe na aka site n’iji ncha na-asa aka ugboro ugboro n’okpuru mmiri pọmpụ.”
Leave a Reply