Ụlọ ọrụ Nigeria Centre for Disease Control (NCDC) achọputala mmadu otu nari iriisii na atọ butere ọria COVID-19 gba gburu gburu ala anyi.
Ụlọ ọrụ NCDC na eme ka amata ka ọria ọjọọo si efesa kwa ụbọchi ọbụla.
Dika ha mere ka amata na ndia butere oria sin a steeti iri na atọ nke ala anyi,nke gunyere,steeti Lagos bụ ndi kachasi n’ọnụ ọgụgụ site na inweta mmadu iri ise na itplu,FCT-iri ato na ato, Delta-iri na isii,Kaduna-iri na ato, Gombe-iri na abụọ, Osun-iri na abụọ, Ogun-anọ, Ekiti-atọ, Oyo-atọ, Rivers-atọ, Borno-abụọ, Imo-abụọ, Nasarawa-otu.
Nkea putara na mmadu 251,341 bụ ndi nile butere ọria,mmadu 224,939 bụ ndi nwetagoro onwe ha ebe mmadu 3,116 bụ ndio laworo mụọ ka ọdi ugbua gba gburu gburu ala anyi.
Leave a Reply