Take a fresh look at your lifestyle.

Naijiria enweghị ike ị nweta agha ọzọ – El-Rufai.

Chigo dere ya.

0 489

Naijiria enweghị ike ị nweta agha ọzọ – El-Rufai

Gọvanọ Nasir Ahmed El-Rufai nke Kaduna steeti agwala ndị ntorobịa Naijiria ka ha gbanarị ime ihe ike  ga-ebute agha dika o mere na 1967. Nke gburu ihe fọrọ nke nta ka ọ bụrụ nde mmadụ abụọ.

El-Rufai gwakwara ndị otu National Youth Service Corps bụ ndi ga-eso na ntuliaka izugbe nke afọ 2023 ka ha ghara iji ya mee ihe ojoro.

Gọvanọ ahụ kwuru nke a na mmemme mmechi nke nkuzi a haziri maka ndị otu 2022 Batch B (Stream 2) NYSC corps ndị ezigara na steeti ahụ na Tuzdee.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *