Ihe el-Rufai kwuru banyere nsogbu ego ọhụrụ
Aka na-achị Steeti Kaduna bu Nasir El-Rufai eboola ebubo na o nwere ndị nọ n'ọchịchị Onyeisiala Muhammadu Buhari achọghị ka pati ha bụ APC merie na ntuliaka.
El-Rufai kwuru nke n'ụbọchị Wenezde na mkparịtaụka ya na Channels TV nwere.…