Onyeisiala Buhari na-eru uju onye bụbu onyeisi ndị uwe ojii bụ Balogun.
Timothy Choji Abuja dere ya na bekee.
Onyeisiala Buhari na-eru uju onye bụbu onyeisi ndị uwe ojii bụ Balogun
Onyeisiala Muhammadu Buhari akasila ezinaụlọ, ndị enyi na ndị otu ya ka ha na-eru uju ọnwụ Inspector-General of Police (IGP), Mustapha Balogun.
Ya na ndị uwe ojii Naijiria na-erukwa uju.
Onye isi ala na-echeta na Tafa Balogun, n’oge ọ bụ IGP, mere ike ya niile iji hụ na ndị uweojii rụrụ ọrụ iwu kwadoro n’okpuru ọchịchị onye kwuo uche ya;
Ọ na-ekpe ekpere maka udo nke mkpụrụ obi nke ndị hapụrụ.
Leave a Reply