Take a fresh look at your lifestyle.

Gọọmentị Niger steeti ga-ewepụta ụlọ ọrụ na-ahụ maka ahụike nkeonwe.

Abdul Mohammed Isa dere ya na bekee.

0 527

Gọọmentị Niger steeti ga-ewepụta ụlọ ọrụ na-ahụ maka ahụike nkeonwe

 

Gọọmenti  steeti Niger dị na North Central Nigeria, emeela atụmatụ iguzobe ụlọ ọrụ nlekọta ahụike nkeonwe, dịka akụkụ nke usoro iji hụ na omume kacha mma na ngalaba ahụike.

Gọvanọ steeti ahụ bụ Abubakar Sani Bello Sani kwuru nke a mgbe ọ natara akụkọ kọmitii maka ọnụọgụ ọnwụ n’ụlọọgwụ  onwe ya bu nke abụghị nke gọọmenti dị na Minna steeti isi ụbọchị Tọzdee.

Gọvanọ na nkwupụta site n’ọnụ  na-ekwuchitere ya Mary Noel Berje, kwuru na ọtụtụ ụlọọgwụ ndị onwe ha erughi oke ka ha na-arụ ọrụ n’ihi na ụlọ ọrụ ahụ kwesịrị ịhazi ọrụ ha.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *