Take a fresh look at your lifestyle.

Egwuruegwu U-20: Tima Godbless akpala ike di egwu

0 644

Tima Godbless nke Naijiria akpala ike n’ogo nta (National Junior Record (NJR) of 11.08s (0.1),iji turu ugo na igbva ọsọ 100m ụmụnwanyi nke U-20 World Athletics Championships na Cali,nke mba  Colombia.

Nkea bụ nke mbu Godbless kpara udi ikea,mere ojiri bụ ọka ibe n’egwuriegwu igba ọsọ.

Onye otu ya bụ Praise Oforku tozuru oke iso na agba ọzọ dika ọgbara onye nke abụọ.

Agba nke ikpeazụ ga ewere ọnọdu na ụbọchi Wenezede.

Mmadu iri na itolu bụ ndi sina ala anyi,mmadu abụọ bụ ndi bi mba ofesi nakwa ndi coachi ise nọọ na Cali, nke mba Colombia inọchite anya ala Naijira.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *