Take a fresh look at your lifestyle.

Prezidenti Buhari akatọọla ọdachi nmrere n’Steeti atọ

0 623

Onyeisiala Naijiria bu,Muhammadu Buhari akasiela ndi nile ọdachia mere na Steeti Sokoto, Kaduna na Plateau obi maka ọnwụ ndi ha hụrụ na anya.

 

Onyeisiala natara ozi nkusua bụ nke tara isi ọtụtụ mmadu n’ụbọchi Tuuzde,dikka ndi omekome kusu Steeti atọ a,ma kwe nkwa na gọọmenti etiti ga enyere Steeti ndia aka “Anyi enwela ndi ọrụ nchekwa ohere ibuso ha agha ma weta ọnọdu ọjọọ a n’isi njedebe.”

 

“A katọrọm nkusua na eme na ala anyi.Anam ekwe ndi Steeti a na gọọmenti etiti ga akwado ha.

 

“Anam  akasikwa ezin’ụlọ nile nkea meturu obi. Mana ekpekwa ekpere ka ndi meruru ahu gbakee,” ka onyeisiala kwuru.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *