Take a fresh look at your lifestyle.

NITDA, na NADF:Jikọrọ aka ọnụ iji kwalite ọrụ ugbo site na  teknụzụ.

CHIGO DERE YA N'IGBO.

0 523

NITDA, na NADF:Jikọrọ aka ọnụ iji kwalite ọrụ ugbo site na  teknụzụ.

National Information Technology Development Agency (NITDA) ejikọtala aka ha na National Agriculture Development Fund (NADF)

iji tekunu uzu kwalite oru ugbo maka mmebe nnukwu nri na nchekwa nri.

Ihe mbinye aka nke mkpebi maka nke a :Memorandum of Understanding (MoU)ka ebinyere aka na, na Abuja, isi obodo Naijiria maka ihi nke a.

Onyeisi  NITDA Kashifu Inuwa gosiri mkpa ọ dǃ mmepụta  nri na nchekwa nri na-ebe ọ di ukwu site n’iji tekụnụzụ.Ọ gara n’iru kwuo na nke a bụ ebumnobi onyeisiala.

Odeakwụkwọ ukwu NADF Muhammad Abu Ibrahim kwusiri ike na njikọ dị mkpa.

“Ibrahim kwuru“Nkà na ụzụ emetụtala ọrụ ugbo nke ukwuu. Mmekọrịta a ga-enyere aka ịkwalite nzaghachi anyị na ibute oke ego ụzọ site n’ ugbo .

 

 

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *