Take a fresh look at your lifestyle.

Ndị omebe iwu nke Naijiria:Kpebiri mgbochi ihe mgbu Ndị omebe iwu nke Naijiria:.

Confidence Okwuchi dere ya na bekee.

0 435

Na mmemme maka ncheta ụbọchị  nwata nwaanyi nke afọ 2024  ka osote onye isi oche ndị omebe iwu nke Naijiria  Maazi Benjamin Okezie Kalu kwere  ụmụ agbọghọ nkwa na-aga enwe, atumatu na-echedo maka nchekwa nwa agbọghọ na Naijiria.

O kwuru ihe mgbu ndi na-adakwasi nwata nwanyi n’ala Naijiria ma kpebie na ha ga-eleba anya ka ha bia na njedebe.

“Obi ụtọ ụbọchị  di otu a ka kwugara nwatanwanyi niile na Naijiria.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *