Onyeisiala Naịjirịa bụ Bola Ahmed Tinubu gwara ụmụnwaanyị Naịjirịa na ọchịchị ya ga na-ebute ọdịmma ha ụzọ.
Temitope Mustapha, Abuja
Ọchịchị ya ga na-ebute ọdịmma ha ụzọ, na-echekwa ikike ha ma agam n’ihu ha.
Onyeisiala Naịjirịa bụ Bola Ahmed Tinubu gwara ụmụnwaanyị Naịjirịa na
Onye ndu Naijiria ekwela nkwa ibute ikike ụmụ nwanyị ụzọ
Onye isi ala ahụ kwukwara na nchịkwa ya lekwasịrị anya n’inye ntinye ego na ọmụma, sayensị, nkà na ụzụ, nyocha na mmepụta ihe.
N’icheta ụbọchị ụmụ nwanyị mba ụwa nke afọ 2024.
Onye isi ala kwetara ọrụ ụmụ nwanyị na-arụ n’iwu obodo, na-ekwusi ike na n’enweghị ụdị obi abụọ ọ bụla, ụmụ nwanyị Naijiria bụ ndị mbụ na mmepe, uto na ịdị ukwuu nke mba ahụ.
Leave a Reply