Nchọpụta AI:Achọpụtala ihe karịrị ndị nchọpụta AI nke Naijiria 6,000 – Minista.
Na'ankwat Dariem dere ya na bekee.
Nchọpụta AI:Achọpụtala ihe karịrị ndị nchọpụta AI nke Naijiria 6,000 – Minista
Dr. Bosun Tijani Mịnịsta na-ahụ maka nzikọrịta ozi, ngosita nke Digital Economy nke Naijiria ekwuola na ministri ya na-agba mbọ ime Naijiria bụrụ onye ndu zuru ụwa ọnụ n’ihe gbasara ọgụgụ isi (AI), achọpụtala ihe karịrị puku mmadụ isii AI na-eme nchọpụta bụ ndị sitere na Naijiria. dabere n’ọtụtụ akụkụ nke ụwa.
Minista ahụ kwupụtara nke a na Zenith Bank Tech Fair 2023 na Lagos.
Dị ka ya si kwuo, ndị nchọpụta a ga-enyere aka na njem ọhụrụ nke Naijiria iji tinye AI na mpaghara ọ bụla nke akụ na ụba na maka ịmepụta ọrụ.
Ọ gbakwụnyere na ebumnuche nke ministri a bụ iji AI kwalite nrụpụta
Leave a Reply