Take a fresh look at your lifestyle.

Gọọmenti Naijiria ewepụtala kọmitii ga-eleba anya maka igbochi ide Mmiri.

Rahila Lassa, Abuja dere ya na bekee.

0 312

Gọọmenti Naijiria ewepụtala kọmitii ga-eleba anya maka igbochi ide Mmiri.

Gọọmenti Naijiria ewepụtala kọmitii dị elu iji wepụta mgbochi maka ide mmiri na ihe ga-esi na ya pụta na Naijiria.

E hibere kọmitii a ka ndị ọchịchị Cameroon mepere dam Lagdo,

Onye isi kọmitii ahụ, Minista na-ahụ maka ọdịmma mmadụ na ịda ogbenye, Dr Betta Edu mere ka a mara nke a n’oge mkparịta ụka nke ndị otu kọmitii  a nwere gbasara  dam nke Lagdo na Abuja, isi obodo Naijiria.

Dọkịnta Edu kwuru na nzụkọ a bụ n’ihe atụ nke iji mee ebumnobi onyeisiala  Bola Ahmed Tinubu, n’ihe gbasara igbochi ide mmiri maka odimma mmadụ nile

Dị ka o si kwuo, Gọọmenti  ala Naijiria nwere mmasị na mgbochi, maka idei mmiri na ihe soo  ya.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *