Take a fresh look at your lifestyle.

Minista na-ahụ maka ụgbọ elu na-ekwe nkwa na ya ga-arụ ụru ya nkeoma.

Tanimu Hassan, Abuja dere ya.

0 230

Minista na-ahụ maka ụgbọ elu na-ekwe nkwa na ya ga-arụ ụru ya nkeoma

Mịnịsta na-ahụ maka ụgbọ elu , Festus Keyamo amalitela ọrụ mgbe onyeisiala Naijiria bụ Bola Tinubu dụrụ ya iyi n’ụlọ oriri na ọṅụṅụ nke Presidential villa, na Abuja isi obodo.

Mgbe ọ na-ekwu okwu na Ministri, Festus Keyamo kwuru na ya ga-arụ ụru ya nkeoma.

Keyamo kwere nkwa na ya ga-aga n’ihu n’ọrụ malite ebe onye minista na-ahụ maka ụgbọ elu n’oge gara aga bụ Sen. Hadi Sirika  jedebere.

Onye ozi ahụ kwuru na ụlọ ọrụ ụgbọ elu n’okpuru nduzi ya ga-enweta ihe ịga nke ọma dị ịrịba ama.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *