Take a fresh look at your lifestyle.

Onyeisiala Tinubu Etinyego Ọnọdụ Onye Gbata Onye Gbata N’Okwu Nchekwa Nri

Timothy Choji dere ya na bekee

0 422

Onyeisiala Naijiria, Bola Tinubu ekwupụtala ọnọdụ onye gbata maka okwu nchekwa nri.

Ọnụ na-ekwuchitere Onyeisiala, Dele Alake, kwupụtara nke a na Tọzdee ka ọ na-agwa ndị nta akụkọ House House okwu nkọwa.

Alake kwuru; “A ga-etinyekwu ego na ngalaba ọrụ ugbo sitere na ego mwepu nke enyemaka mmanụ ụgbọala.

Onye enyemaka onye isi ala kwukwara na ụlọ ọrụ nchekwa ga-ahụ na echedoro ndị ọrụ ugbo n’ugbo ha, iji kwalite nri.

O kwuru na nke a bụ nke onye ndu Naijiria mere iji gboo nsogbu ụkọ nri na mpaghara obodo niile.

Nkọwa ndị na-eso n’azụ………

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *