Ndị agha Naịjirịa na-enweta ihe karịrị ijeri naira abụọ nke mmanụ ala ezuru.
Martha Obi, Abuja dere ya na bekee.
Ndị agha Naịjirịa na-enweta ihe karịrị ijeri naira abụọ nke mmanụ ala ezuru.
Ndị agha na-arụ ọrụ nke a kpọrọ DAKATAR DA BARAWO enwetala ihe karịrị ijeri naira abụọ n’ahịa mmanụ ala e zuru na ndịda Naịjirịa.
Onye isi ngalaba na-ahụ maka mgbasa ozi bụ, Major General Musa Danmadami kwupụtara nke a n’oge mkparịta ụka Bi-weekly na Abuja, isi obodo Nigeria na-ekwu na nchịkọta akụkọ ahụ site na 20th October ruo 3rd November, 2022.
General Danmadami kwuru na “ndị agha na-agagidere ọgụ megide izu ohi mmanụ.
Leave a Reply