Gọọmenti Ebonyi e nwela otu n’ahu maka ndi ndọrọndọrọ ọchịchị ga-eme ngagharị.
Moses Nwite, Abakaliki dere ya na bekee.
Gọọmenti Ebonyi e nwela otu n’ahu maka ndi ndọrọndọrọ ọchịchị ga-eme ngagharị.
Gọvanọ Steeti Ebonyi nke Ndịda Ọwụwa Anyanwụ Naijiria, Injinia David Umahi abịanyela aka n’akwụkwọ iwu na ndị ndọrọndọrọ ọchịchị niile chọrọ ime ngagharị na steeti ahụ ga-enweta nkwado n’aka ndị ọchịchị kwesịrị ekwesị ma nyekwa Steeti ahụ nde naira ise (5m) .
Kọmishọna na-ahụ maka mgbasa ozi na nhazi steeti bụ Barista Orji Uchenna mere ka ndị ntaakụkọ mara nke a ozugbo ọgbakọ ndi isi ọchịchị nke steeti nke mere na Abakaliki, isi obodo steeti ahụ.
Leave a Reply