Ndị nnọchi anya na-akwado ire ụlọ akụ Polaris gbasoro usoro kwesịrị ekwesị.
Gloria Essien, Abuja dere ya na bekee.
Ndị nnọchi anya na-akwado ire ụlọ akụ Polaris gbasoro usoro kwesịrị ekwesị.
Ndị ụlọ omebe iwu Naijiria ekwenyela na ire e ụlọ akụ Polaris na-aga n’ihu gbasoro usoro ziri ezi wee nweta nkwado onyeisiala.
Onye isi oche, Kọmitii Ad-hoc na-enyocha ire ụlọ akụ Polaris , Mr. Henry Nwawuba nyere nkwenye ahụ n’oge mkparịta ụka ndị nta akụkọ nwere na National Assembly, Abuja.
Leave a Reply