Onye na-azọ ọkwa onyeisiala SDP kwere nkwa na ọ ga-eme ka ihe isi ike dị na Naịjirịa kwụsị.
Lateefah Ibrahim dere ya na bekee.
Onye na-azọ ọkwa onyeisiala SDP kwere nkwa na ọ ga-eme ka ihe isi ike dị na Naịjirịa kwụsị.
Onye ndoro-ndoro ochichi nke Social Democratic Party, SDP, na-ekwu na ya nwere ikike iji dozie nsogbu ndị Naijiria na-eche ihu na mba ahụ.
Prince Adewole Adebayo kwuru na ọtụtụ n’ime ihe ịma aka Naijiria na-eche ihu bụ “ọdịda ọchịchị”
O kwuru na Naijiria nwere akụrụngwa sitere n’okike na nke mmadụ nke nwere ike ịgbanwe obodo a ma ọ bụrụ na ejikwa ya nke ọma.
Leave a Reply