Take a fresh look at your lifestyle.

Onye na-azọ ọkwa gọvanọ nke otu Young People’s Party (YPP) kwere nkwa.

Oluasola Akintonde dere ya na bekee.

0 436

Onye  na-azọ ọkwa gọvanọ nke otu Young People’s Party (YPP) kwere nkwa imepụta ọrụ na ibelata ụbịam.

Onye na-azọ ọkwa gọvanọ nke otu Young People’s Party (YPP) na Steeti Kwara  n’ugwu Naijiria bụ,

Alhaji Yakubu Gobir, Waziri Kasar Hausa na-ekwu na isi ihe na-eche ọchịchị ya mgbe a họpụtara ya ga-abụ mbelata ịda ubịam na ịmepụta ohere ọrụ site na ọrụ ugbo.

Onye na-ebu ọkọlọtọ YPP kwuru na atụmatụ mmepe ya ga-elekwasị anya na onye o bula o kachasi na ndị ntorobịa, nke ọ kọwara dịka ọkara nke ọnụ ọgụgụ ndị bi na steeti ahụ.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *