Take a fresh look at your lifestyle.

Kedụ onye bụ Mercy Chinwo?

0 697

Mercy Chinwo,bu onye eji igụụ egwu mara na-achaba mmadụ anya

Mercy Chinwo bụ onye na-eti egwu ụka na Naịjirịa ama ama.

N’ajụjụ ọnụ a gbara ya n’afọ 2012 mgbe o meriri nturugo “Nigerian Idol”, Chinwo kwuputere ihe ndị a maka onwe ya.

  • Chinwo toro na PortHarcourt
  • Ọ bụ onye Ikwerre dị na Rivers Steeti
  • Ọ gụrụ “Linguistic and Communication” na mahadum PortHarcourt

Ihe e jiri mara Mercy Chinwo bụ ịgụ egwu okwukwe Kraịst

  • Ọ gụrụ akwụkwọ primari na Sekọndịrị ya na PortHarcourt
  • O meriri asọmpi “Nigerian Idol” n’afọ 2012
  • O kwuru na ihe na-amasị ya nke ukwu bụ igba ndị ntoroọbịa ume ka ha wee bụrụ mmadụ.
  • Nne na nna ya mụrụ ha isii dịka Mercy bụ onye nke anọ

 

 

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *