Take a fresh look at your lifestyle.

Prezidenti Macron awuchiela mba Cameroon

0 734

Onyeisiala mba France bụ, Emmanuel Macron awuchiela mba Cameroon na njem mba atọ na mpaghara Western Africa.

Nkea bụ nke mbu Macron na eme njem kamgbe oweghara ọchichi nke ugboro abụọ,njema bu iji meek a enwe ezi mmekọrita na etiti mba ndia ha chiburu na oge ọchichi ndi ọcha.

Onye Prime Minista mba Cameroon bụ, Joseph Dion Ngute nnọrọ na ọdọ ugboelu inabata ya.

Macron yana Prezidenti Paul Biya ga enwe mkparirta ụka bụ,onye chigoro mba Cameroon afọ iri anọ.

Ndi ndu abụọ a ga akpa maka ezi nchekwa n’mba Cameroon,bu nke nsogbu agburu butere nakwa nsogbu ndi mpaghara Anglophone separatists,bụ ndi n’achọ ụzọ inwere onwe ha kamgbe afọ 2017.

Mpaghara Northern Cameroon ka ndi agha Boko Haram jihadists na akusu.

Na ụbọchi  Wenezde, Macron jere mba Benin,nakwa mba Guinea-Bissau n’ụbọchi Tọọzde.

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *