Take a fresh look at your lifestyle.

Peter Obi ahapụla PDP, kwusikwa iso zọọ ọkwa onyeisiala  

0 401

Otu onye so azọ ọkwa onyeisiala n’otu People’s Democratic Party PDP ma jiburu ọkwa dika gọvanọ nke steeti Anambra state mpaghara south-east nke Naijiria bụ,  Mazi Peter Obi ahapula otu ndọrọndọrọ PDP ma sikwa nay a agaghizi eso aso ọkwa onyeisiala.

Mazi Obi nyefere akwukwo oji hapu ibu onye otu pati a n’aka onyeisi oche otu pati bụ, Dr Iyorchia Ayu na National Secretariat pati a dina Abuja.

Onwghi ihe Mazi Obi kwuru na obu ya mere oji new mkpebia,bu nke onye campaign Director-General ya bu,  Dr Doyin Okupe nyefere akwukwo a

“Anam ede akwukwo a iji meek a unu mata n’abughizi onye otu Peoples Democratic Party, PDP bu nke m mere ka onyeisioche  Agulu Ward 2.okuru ochichi Anaocha nke ,Steeti Anambra,mata n’ubochi Fride abali iri abuo nke onwa Mee afo 2022

kosinadi, ejim oherea akwa unu na mu gbaghizikwa eso azọ ọkwa onyeisiala na ntuliaka imeụlọ nke otu PDP” Mazi Obi kwuru nkea.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *