Take a fresh look at your lifestyle.

Ndi agha Naijiria egbuola ndi IPOB anọ

0 915

Ndi agha 34 Brigade Obinze egbuola mmadu anọ ndi Indigenous People of Biafra (IPOB) na Eastern Security Network (ESN),mgbe ha zutere ha n’Amaifeke nakwa Ihioma nke okpuru ọchichi Orlu na Steeti Imo.

Na okwu onye Direcktọ ndi agha nye ọhaneze bụ, Brigadier General Onyema Nwachukwu mere ka amata nkea n’ụbọchi Mọnde bụ abali iri na isii nke ọnwa Mee afọ 2022,mgbe ndi ọjọọ a na agba egbe achusasi ndi mmadu mana emebi akuluba.

“ThEbe anya n’agba mbọ ichekwa ndu na akụlụba ndi mmadu ka anyi zutere ndi ọjọọ a ma gbagbuo mmadu anọ n’ime ha,ebe ndi ọzọ gbara ọsọ.

“Ihe ndi anya napụtara ha gunyere otu egbe,pump action mkpụmkpụ,mgbọ egbe iri, otu ụgbọ ala Hilux truck,igwe nzirikọta ozi nakwa ọgwụ.”

Ndi agha ala Naijiri,ka ọdi ugbua,na agwa ndi mmadu ka me ka amata banyere ndi omekoke a bụ ndi ọrụ nchekwa,mgbe ọbụla ahụtara ha na obodo ọbụla.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *