Take a fresh look at your lifestyle.

“Anyi agaghi ekwe ka onye ọbụla kewa Naijiria”-Prezidenti Buhari

0 395

Onyeisiala bụ, Muhammadu Buhari agwala ndi ala Naijiria ka ha ghara ikwe ka ana emebi iwu ala anyi.

Prezidenti Buhari kwere ndi ala anyi nkwa n’onweghi onye aga enye ohere ibute nsogbu n’ala Naijiria.

Dika ha n’eri oriri Iftar yana ndi Govanor, ndi Ministas nakwa ndi isi ulo oru Goomenti di icheichena State House n’ubochi  Tuuzde,ka okwuru nkea; ‘‘Anyi nwere ala,anyi nwere akuchinyerenakwa ndi mmadu.ma amaghi ihe mere ndi mmadu ga eji kwe ka ewere ha na etisa ala anyi.”

Prezidenti Buhari, kelere ndi Govano na ndi Minista maka iba sonyere ya itahie onu Ramadan, ma kwuputa obi isike ya na Naijiria gana aga n’ihu na agbanyghi nsogbu nchekwa anyi n’enwe.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *