Naijiria bịanyere aka na India nkwekọrịta maka ume ọhụrụ
Naijiria na India ebinyela aka n'akwụkwọ nkwekọrịta nghọta ọhụrụ banyere imekọ ihe ọnụ na mpaghara ume ọhụrụ.
Onye minista na-ahụ maka ihe gbasara mba ofesi nke Naijiria, Ambassador Yusuf Maitama Tuggar, kwuru na e binyere aka na…