Family (ezinaụlọ / ndị be)
parents – nne na nna
mother – nne
father – nna
“Nne Oma” for that special mommy in your life!
grandfather – Father’s side: nna nna / nna ochie (nna); Mother’s side: nna nne / nna ochie (nne)
grandmother – Father’s side: nne nna / nne ochie (nna); Mother’s side: nne nne / nne ochie (nne)
grandchild – nwa nwa
grandkids/grandchildren – ụmụ ụmụ
sibling – nwanne
brother – nwanne nwoke
sister – nwanne nwanyị
younger brother – nwanne nwoke nta
younger sister – nwanne nwanyị nta
husband – di
wife – nwunye
in-law – ọgọ
mother in law – nne di / nne nwunye
father in law – nna di / nna nwunye
The perfect tee for your loving husband!
daughter – nwa nwanyị (Some people use 2 a’s in nwaanyị)
son – nwa nwoke
1st daughter – ada / ada nwanyị
1st son – ọkpara / di ọkpara
child – nwata
baby – nwa
children – ụmụ / ụmụaka / ụmụntakịrị
twins – ụmụ ejima (Some people just say ejima)
aunt – dada / nwanne nna / nwanne nne
uncle – dede / de / nwanne nna / nwanne nne
cousin – nwa nwanne nwoke (male) / nwa nwanne nwanyị (female)
cousins – ibenna (paternal) / ibenne (maternal)
niece – nwa nwanyị nwanne nwoke (brother’s daughter) / nwa nwanyị nwanne nwanyị (sister’s daughter)
nephew – nwa nwoke nwanne nwoke (brother’s son) / nwa nwoke nwanne nwanyị (sister’s son)
relatives (mother’s side) – ụmụnne (Some also say this is another word for siblings).
relatives (father’s side) – ụmụnna
close relatives – nwanna
Leave a Reply