Take a fresh look at your lifestyle.
Browsing Category

Okwun’akuko

APC emeriela ntuliaka Gọvanọ steeti Ekiti.


Ụlọ ọrụ Independent National Electoral Commission ekwupụtala onye ga-azọ ọkwa otu pati All Progressives Congress bụ Biodun Oyebanji dị ka onye meriri na ntuliaka gọvanọ Ekiti steeti. Dị ka ndị nta akụkọ Voice of Nigeria si kwuo n'ebe a

Onyeisiala  Australia ga-aga nzukọ NATO.

Onyeisiala Australia Anthony Albanese na Fraịde kwuru na ọ ga-aga nzukọ NATO dị mkpa na Madrid na njedebe nke ọnwa a ka njikọ aka nke United States na-ele anya na-eme ka njikọ ya dịkwuo ike n'ihi agha Russia na Ukraine. Australia,

EJIMA N’ALA IGBO N’OGE OCHIE.

Na mgbe ochie, tutu ọbịbịa ndị Bekee n’ala Igbo, ndị Igbo were ịmụ ejima ka nnukwu ihe arụ. Ọ bụ kwenye ha na naanị ụmụ anụmanụ ka emere ka ha na-amụ ụbara ụmụ. N’ezie, ụdịrị ntaramahụhụ ụmụ nwaanyị mụrụ ejima na-anata abụghị obere ihe. Ọ