Ihe ndị ọzọ nwere ike ịnọchi plastiki
Plastiki soo n’otu ihe na-ebute atiti ma na-emechu gburu gburu ma ọ buru na-echekwaghi ya nke ọma.Q nwere ihe ndi ozo kwesiri ka e were nochiee anya plastiki ma burukwa ihe ndi ọ ga-abụ a ga-etufu e nwere ike ikpọ ha ọkụ n’otu ntabi anya.
- Nkata: Nke a bụ ihe ọzọ i nwere ike iji wee nọchie plastik na be gi.
- Tishu: Ihe a bụ akwụkwọ ọcha eji ehiche ihe ọbụla mana i nwere ike iji ya wee mere ihe ọbụla akpa plastik na-eme.
Akwụkwọ Akwụkwọ dị mma maka na o nweghị ihe ọjọọ ọ na-eme gburugburu obibi.
- Ihe mere akwụkwọ ji dịkwa mma bụ na ọ baa na mmiri ọ na-agbazee.
- Akwa: Ndị bekee kpọrọ ya ‘Wash Cloth’. Akwa nke a bu nke e ji owu( cotton) were mebe.
- Akwụkwọ ndụ: Dọkịnta Mgbolu dọrọ aka na ntị na iji platik na-esi ihe were ike inye nsogbu n’ime ahụ. O kwuru na akwụkwọ ndụ bụ nke kachasị mma.
Leave a Reply