Take a fresh look at your lifestyle.

NJE KORONA NA ỌNỤỌGỤGỤ NDI BUU YA BỤ ỌRļA NA NAIJIRIA UGBU A.

0 877

ETU NCDC SI KWUE:

STEETI NDI NWERE YA BỤ ỌRļA TAATA   N’ỌNỤỌGỤGỤ HA BỤ

LEGỌỌS >23,RIVASI>6,IMO>2,FCT>1,KADUNA>1.

 “Otu onye nwere ya na Kaduna Site na 28 Feb 2022.

“Ebe e nweghi ya ma ncha bu: Abia, Edo, Plateau, and Sokoto.”

Ozi kwurukwara na nchịkọta, 254,894 bụ ndi buu oria ahụ, 249,326 bụ ndi asịrị ha si n’ụlọọgwụ laa 3,142  bụ ndi nwụrụ anwụ.Ọnụọgụgụ ndi a nile bụ ihe e nwetara na Steeti 36 na isiala Naijiria bụ Abuja.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *