Otu United Nations site n’aka ode akwukwo ha bụ Maazi Martin Griffiths ekwela nkwa ikwado Steeti Bornu ya na iweghachi udo na idiko n’otu na mpaghara ahụ..
Nwamadi a kwuru nke a ka ọ gara ihu gọvanọọ Steeti Bornu.
Dika Maazi Griffiths siri kwuo na ya gara n’ogige Bama bụ ebe ndi ogbuo okwafuo ọbara wakporo bicha.Ọ siri n’ọnọdụ ndi di otu a na-agba anya mmiri ma kwekwa nkwa n’otu UN ga-akwado ha ma hichaa ha anya mmiri.
Ọ gakwara n’iru were kwuo na ihe ha hụrụ na Bama juru ha anya bụ mkpa mkpa ndi otu BOKOHARAM kpara ma kwee nkwa na ha ga-emezi ihe mebiri emebi.
Gọvanọọ Steeti bụ Babagana Zulum nabatara otu a ma keleee ha nke oma etu ha si akwado ha n’afọ isii na asaa gara aga were ruo ugbu a.
Gọvanọọa kwukwara na ha nwere udo na Steeti ahụ kembge Shekau bụ onyeisi Boko Haram jiri nwụchaa.
Leave a Reply