Take a fresh look at your lifestyle.

AFCON 2021: NFSC awuchiela Garoua ikwado Super Eagles

0 830

Ihe kariri mmadu nari ise bụ ndi otu nkwado akpọrọ Nigeria Football Supporters Club (NFSC)awuchiela  Garoua,nke mba  Cameroon,ikwado otu  egwu Super Eagles ka nweta nmeri na asọmpi AFCON 2021.

Samuel Ikpea, bụ National Chairman nke NFSC kwara ndi nta akụkọ nkea n’ụbọchi Mọnde in Garoua, Cameroon maka nan di otu Eagles ga ezute ndi nke mba Egypt n’ụbọchi  Tuzdee. Ndi otua gosiputara nmasi ha ikwado otu Eagles dika ha wuchiri.

Samuel Ikpea,kwuru nan di otu(NFSC) si mba Mali, Ghana, Cote D’Ivoire nakwa  South Africa sonyekwara ha ikwado otu egwu Eagles.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *