Ahụike Na Steeti Niger Otu ndị ọrụ ahụike , agwala gọọmentị steeti ka ha welie ụgwọ ọnwa ndị otu ha Chigo May 2, 2025 0 Na Steeti Niger Otu ndị ọrụ ahụike nke Naijiria, MHWUN, agwala gọọmentị steeti ka ha welie ụgwọ ọnwa ndị otu ha n'ihi oke egwu dị n'ọrụ ha.
Egwuriegwu Gọvanọ steeti Naịja:na-eme atụmatụ iwu ụlọ egwuregwu. Chigo Dec 3, 2023 0 Mohammed Umaru Bago ,Gọvanọ steeti Naịja kwuru na ọchịchị ya na-eme atụmatụ iwu ụlọ egwuregwu.