Mmepe: Ụlọ ọrụ toro Gọvanọ Steeti Borno.
Ụlọ ọrụ National Institute for Policy and Strategic Studies (NIPSS) etoola Gọvanọ Borno steeti bụ Babagana Umara Zulum maka ọ bụghị naanị iweghachi udo na steeti ahụ kama maka ọganihu mmepe o nwetara.
Onye isi NIPSS bụ Ayo Omotayo!-->!-->!-->!-->!-->…